2 Ndị Eze 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Eze Babịlọn dọọrọ ndị Jeruselem niile n’agha, ma ndị isi niile+ ma ndị dike niile bụ́ ndị agha ma ndị omenkà niile ma ndị niile na-akpụ ụ́zụ́.*+ Ọ dọọrọ puku mmadụ iri (10,000) n’agha. E nweghị onye ọ hapụrụ ma e wezụga ndị ogbenye ọnụ ntụ.+
14 Eze Babịlọn dọọrọ ndị Jeruselem niile n’agha, ma ndị isi niile+ ma ndị dike niile bụ́ ndị agha ma ndị omenkà niile ma ndị niile na-akpụ ụ́zụ́.*+ Ọ dọọrọ puku mmadụ iri (10,000) n’agha. E nweghị onye ọ hapụrụ ma e wezụga ndị ogbenye ọnụ ntụ.+