2 Ndị Eze 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn.+ Ndị ọzọ o si Jeruselem dọrọ n’agha laa Babịlọn bụ nne eze, ndị nwunye eze, ndị na-eje ozi n’obí ya, nakwa ndị nwere agba n’obodo.
15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn.+ Ndị ọzọ o si Jeruselem dọrọ n’agha laa Babịlọn bụ nne eze, ndị nwunye eze, ndị na-eje ozi n’obí ya, nakwa ndị nwere agba n’obodo.