2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze Babịlọn chikwara Matanaya, bụ́ nwanne nna Jehoyakin,+ eze, ya anọchie ya. Ọ gbanwekwara aha ya, kpọwazie ya Zedekaya.+
17 Eze Babịlọn chikwara Matanaya, bụ́ nwanne nna Jehoyakin,+ eze, ya anọchie ya. Ọ gbanwekwara aha ya, kpọwazie ya Zedekaya.+