2 Ndị Eze 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị Kaldia jidere ya,+ kpụrụ ya kpụgara eze Babịlọn ebe ọ nọ na Ribla. Ha makwara ya ikpe.