2 Ndị Eze 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’abalị asaa n’ọnwa ise, n’afọ nke iri na itoolu n’ọchịchị Nebukadneza eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara Jeruselem.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:8 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 11
8 N’abalị asaa n’ọnwa ise, n’afọ nke iri na itoolu n’ọchịchị Nebukadneza eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara Jeruselem.+