2 Ndị Eze 25:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onyeisi ndị nche ahụ kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà, na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ na-eche ọnụ ụzọ nche.+
18 Onyeisi ndị nche ahụ kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà, na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ na-eche ọnụ ụzọ nche.+