2 Ndị Eze 25:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nebukadneza eze Babịlọn họpụtaziri Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ bụrụ gọvanọ ndị ọ hapụrụ na Juda.+
22 Nebukadneza eze Babịlọn họpụtaziri Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ bụrụ gọvanọ ndị ọ hapụrụ na Juda.+