2 Ndị Eze 25:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ọnwa nke asaa, Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, onye si n’ezinụlọ eze, na mmadụ iri ọzọ, bịara gbuo Gedalaya. Ha gbukwara ndị Juu na ndị Kaldia ya na ha nọ na Mizpa.+
25 N’ọnwa nke asaa, Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, onye si n’ezinụlọ eze, na mmadụ iri ọzọ, bịara gbuo Gedalaya. Ha gbukwara ndị Juu na ndị Kaldia ya na ha nọ na Mizpa.+