2 Ndị Eze 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ụjọ jidere mmadụ niile n’ihi ndị Kaldia+ mgbe ha gbuchara ha. N’ihi ya, ma onye ukwu ma onye nta ma ndị isi ndị agha gbara ọsọ gbaga Ijipt.+
26 Ụjọ jidere mmadụ niile n’ihi ndị Kaldia+ mgbe ha gbuchara ha. N’ihi ya, ma onye ukwu ma onye nta ma ndị isi ndị agha gbara ọsọ gbaga Ijipt.+