2 Ndị Eze 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda.+ Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:27 Ụlọ Nche,6/1/2012, p. 5
27 N’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda.+ Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị.