2 Ndị Eze 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’oge ahụ, Ehazaya dara ada ma merụọ ahụ́. O si n’ihe e ji kpuchie oghere dị n’ọnụ ụlọ ya dị n’elu na Sameria daa. N’ihi ya, o ziri ndị mmadụ, sị: “Gaanụ jụọ Belzibọb, bụ́ chi ndị Ekrọn,+ ma ahụ́ a m merụrụ ọ̀ ga-alakwa.”+
2 N’oge ahụ, Ehazaya dara ada ma merụọ ahụ́. O si n’ihe e ji kpuchie oghere dị n’ọnụ ụlọ ya dị n’elu na Sameria daa. N’ihi ya, o ziri ndị mmadụ, sị: “Gaanụ jụọ Belzibọb, bụ́ chi ndị Ekrọn,+ ma ahụ́ a m merụrụ ọ̀ ga-alakwa.”+