2 Ndị Eze 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, mmụọ ozi Jehova gwara Ịlaịja*+ onye Tishbe, sị: “Bilie, gakwuru ndị ahụ eze Sameria ziri ozi, sị ha, ‘Ọ̀ bụ na e nweghị Chineke n’Izrel mere unu ji aga ịjụ Belzibọb, bụ́ chi ndị Ekrọn, ase?+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1884
3 Ma, mmụọ ozi Jehova gwara Ịlaịja*+ onye Tishbe, sị: “Bilie, gakwuru ndị ahụ eze Sameria ziri ozi, sị ha, ‘Ọ̀ bụ na e nweghị Chineke n’Izrel mere unu ji aga ịjụ Belzibọb, bụ́ chi ndị Ekrọn, ase?+