2 Ndị Eze 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọkụ si n’eluigwe bịa regbuo onyeisi ndị agha iri ise nke mbụ na nke abụọ nakwa ndị agha iri ise so onye nke ọ bụla n’ime ha. Ma ugbu a, ka ihe gbasara ndụ* m metụ gị n’obi.”
14 Ọkụ si n’eluigwe bịa regbuo onyeisi ndị agha iri ise nke mbụ na nke abụọ nakwa ndị agha iri ise so onye nke ọ bụla n’ime ha. Ma ugbu a, ka ihe gbasara ndụ* m metụ gị n’obi.”