2 Ndị Eze 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ nwụkwara otú ahụ Jehova si n’ọnụ Ịlaịja kwuo. Ebe ọ bụkwa na ọ mụtaghị nwa, Jehoram*+ nọchiri ya, malite ịchị. Ọ malitere ịchị n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Jehoram+ nwa Jehoshafat eze Juda.
17 Ọ nwụkwara otú ahụ Jehova si n’ọnụ Ịlaịja kwuo. Ebe ọ bụkwa na ọ mụtaghị nwa, Jehoram*+ nọchiri ya, malite ịchị. Ọ malitere ịchị n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Jehoram+ nwa Jehoshafat eze Juda.