2 Ndị Eze 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụ ndị amụma,* ndị nọ na Betel, pụtara bịakwute Ịlaịsha, sị ya: “Ị̀ makwa na taa ka Jehova ga-ewepụ nna gị ukwu ka ọ ghara ịbụkwa onyeisi gị?”+ Ya asị ha: “Ama m. Gbanụ nkịtị.”
3 Ụmụ ndị amụma,* ndị nọ na Betel, pụtara bịakwute Ịlaịsha, sị ya: “Ị̀ makwa na taa ka Jehova ga-ewepụ nna gị ukwu ka ọ ghara ịbụkwa onyeisi gị?”+ Ya asị ha: “Ama m. Gbanụ nkịtị.”