-
2 Ndị Eze 2:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ụmụ ndị amụma, ndị nọ na Jeriko, bịakwutere Ịlaịsha, sị ya: Ị̀ makwa na taa ka Jehova ga-ewepụ nna gị ukwu ka ọ ghara ịbụkwa onyeisi gị?” Ya asị ha: “Ama m. Gbanụ nkịtị.”
-