2 Ndị Eze 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka Ịlaịsha nọ na-ekiri ihe na-eme, o tiri mkpu, sị: “Nna m, nna m, m na-ahụ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị Izrel na-agba ịnyịnya!”+ Mgbe ọ na-enweghịzi ike ịhụ Ịlaịja ọzọ, o tinyere aka n’uwe o yi ma dọwaa ya ụzọ abụọ.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Ṅomie Okwukwe Ha, isiokwu 1
12 Ka Ịlaịsha nọ na-ekiri ihe na-eme, o tiri mkpu, sị: “Nna m, nna m, m na-ahụ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị Izrel na-agba ịnyịnya!”+ Mgbe ọ na-enweghịzi ike ịhụ Ịlaịja ọzọ, o tinyere aka n’uwe o yi ma dọwaa ya ụzọ abụọ.+