2 Ndị Eze 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ chịịrị uwe ahụ e ji mara Ịlaịja, nke si n’ahụ́ ya dapụ, pịa ya na mmiri ahụ, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke Ịlaịja nọ?” Mgbe Ịlaịsha pịara ya na mmiri ahụ, mmiri ahụ kewara abụọ, ya agafere.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:14 Ụlọ Nche,4/15/2015, p. 13
14 Ọ chịịrị uwe ahụ e ji mara Ịlaịja, nke si n’ahụ́ ya dapụ, pịa ya na mmiri ahụ, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke Ịlaịja nọ?” Mgbe Ịlaịsha pịara ya na mmiri ahụ, mmiri ahụ kewara abụọ, ya agafere.+