2 Ndị Eze 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ụmụ ndị amụma, ndị nọ na Jeriko, hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha sịrị: “Mmụọ Ịlaịja adakwasịla Ịlaịsha.”+ Ha gakwara zute ya ma kpọọrọ ya isiala.
15 Mgbe ụmụ ndị amụma, ndị nọ na Jeriko, hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha sịrị: “Mmụọ Ịlaịja adakwasịla Ịlaịsha.”+ Ha gakwara zute ya ma kpọọrọ ya isiala.