2 Ndị Eze 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ịlaịsha sikwa ebe ahụ gawa Betel. Ka ọ nọ n’ụzọ, ụfọdụ ụmụntakịrị ndị nwoke si n’obodo ahụ pụta, malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Si ebe a pụọ, onye isi nkwọcha! Si ebe a pụọ, onye isi nkwọcha!” 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ụlọ Nche,8/1/2005, p. 9
23 Ịlaịsha sikwa ebe ahụ gawa Betel. Ka ọ nọ n’ụzọ, ụfọdụ ụmụntakịrị ndị nwoke si n’obodo ahụ pụta, malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Si ebe a pụọ, onye isi nkwọcha! Si ebe a pụọ, onye isi nkwọcha!”