-
2 Ndị Eze 3:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Misha eze Moab na-akpa atụrụ, na-atụkwara eze Izrel ụtụ. Ihe ọ na-eji atụrụ ya ụtụ bụ otu narị puku (100,000) ụmụ atụrụ na otu narị puku (100,000) ebule a na-akpachaghị ajị.
-