2 Ndị Eze 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ịlaịsha asị eze Izrel: “Gịnị jikọrọ mụ na gị?+ Gakwuru ndị amụma nne gị na ndị amụma nna gị.”+ Ma eze Izrel sịrị ya: “Mba, n’ihi na ọ bụ Jehova kpọrọ anyị, bụ́ ndị eze atọ, ka o nyefee anyị n’aka ndị Moab.”
13 Ịlaịsha asị eze Izrel: “Gịnị jikọrọ mụ na gị?+ Gakwuru ndị amụma nne gị na ndị amụma nna gị.”+ Ma eze Izrel sịrị ya: “Mba, n’ihi na ọ bụ Jehova kpọrọ anyị, bụ́ ndị eze atọ, ka o nyefee anyị n’aka ndị Moab.”