2 Ndị Eze 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ịlaịsha asị ya: “Eji m Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye dị ndụ na onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na a sị na Jehoshafat+ eze Juda anọghị ebe a, agaraghị m ele gị anya, ma ya fọdụzie ịtụpụrụ gị ọnụ.+
14 Ịlaịsha asị ya: “Eji m Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye dị ndụ na onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na a sị na Jehoshafat+ eze Juda anọghị ebe a, agaraghị m ele gị anya, ma ya fọdụzie ịtụpụrụ gị ọnụ.+