2 Ndị Eze 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 n’ihi na Jehova kwuru, sị: “Ifufe agaghị efe, mmiri agaghịkwa ezo, ma mmiri ga-eju na ndagwurugwu a,+ unu ga-aṅụkwa mmiri si na ya, unu na anụ ụlọ unu na anụmanụ unu ndị ọzọ.”’
17 n’ihi na Jehova kwuru, sị: “Ifufe agaghị efe, mmiri agaghịkwa ezo, ma mmiri ga-eju na ndagwurugwu a,+ unu ga-aṅụkwa mmiri si na ya, unu na anụ ụlọ unu na anụmanụ unu ndị ọzọ.”’