2 Ndị Eze 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Kwatuonụ obodo niile a rụsiri ike+ na obodo niile mara mma, gbutuonụ osisi niile dị mma, sụchienụ isi mmiri niile, tụjuokwanụ nkume n’ala niile dị mma ka ha ghara ịba uru ọ bụla.”+
19 Kwatuonụ obodo niile a rụsiri ike+ na obodo niile mara mma, gbutuonụ osisi niile dị mma, sụchienụ isi mmiri niile, tụjuokwanụ nkume n’ala niile dị mma ka ha ghara ịba uru ọ bụla.”+