25 Ha lakwara obodo ha dị iche iche n’iyi. Onye nke ọ bụla tụbakwara nkume n’ala ọ bụla dị mma, tụjuo ala ndị ahụ na nkume. Ha sụchiri isi mmiri niile,+ gbutuokwa osisi niile dị mma,+ ya afọ naanị mgbidi Kia-hareset.+ Ma, ndị na-agba èbè gbara obodo ahụ gburugburu ma lụso ya agha.