2 Ndị Eze 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ihe o meziri bụ ịkpọrọ ọkpara ya, onye kwesịrị ịnọchi ya, jiri ya chụọ àjà n’elu mgbidi ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ.+ Ihe a mere ka ndị mmadụ wesa ndị Izrel ezigbo iwe, kwụsịzie ịlụso eze Moab agha, laghachikwa n’obodo ha.
27 Ihe o meziri bụ ịkpọrọ ọkpara ya, onye kwesịrị ịnọchi ya, jiri ya chụọ àjà n’elu mgbidi ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ.+ Ihe a mere ka ndị mmadụ wesa ndị Izrel ezigbo iwe, kwụsịzie ịlụso eze Moab agha, laghachikwa n’obodo ha.