2 Ndị Eze 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nwunye otu n’ime ụmụ ndị amụma+ gwara Ịlaịsha, sị: “Di m bụ́ ohu gị anwụọla. O dokwara gị anya na ọ na-atụ egwu Jehova+ mgbe ọ nọ ndụ. Ma ugbu a, onye anyị ji ụgwọ abịala ka ọ kpọrọ ụmụ m abụọ ka ha gbawara ya ohu.”
4 Nwunye otu n’ime ụmụ ndị amụma+ gwara Ịlaịsha, sị: “Di m bụ́ ohu gị anwụọla. O dokwara gị anya na ọ na-atụ egwu Jehova+ mgbe ọ nọ ndụ. Ma ugbu a, onye anyị ji ụgwọ abịala ka ọ kpọrọ ụmụ m abụọ ka ha gbawara ya ohu.”