2 Ndị Eze 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nwere otu ụbọchị Ịlaịsha gara Shunem,+ otu nwaanyị a ma ama ebe ahụ arịọ ya ka o rie nri na nke ya.+ Ọ na-abụzi mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ya abanye ebe ahụ rie nri.
8 O nwere otu ụbọchị Ịlaịsha gara Shunem,+ otu nwaanyị a ma ama ebe ahụ arịọ ya ka o rie nri na nke ya.+ Ọ na-abụzi mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ya abanye ebe ahụ rie nri.