-
2 Ndị Eze 4:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ọ kpọkwara di ya, sị: “Biko, gwa otu n’ime ndị na-ejere anyị ozi ka ọ bịa, kpụtakwara m otu n’ime jakị anyị ka m gbara ya gakwuru onye nke ezi Chineke ma lọghachi.”
-