2 Ndị Eze 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ọ sịrị: “Gịnị mere i ji chọọ ịga hụ ya taa? Taa abụghị ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ ọ bụghịkwa ụbọchị izu ike.” Ma, nwaanyị ahụ sịrị: “Nsogbu adịghị.”
23 Ma ọ sịrị: “Gịnị mere i ji chọọ ịga hụ ya taa? Taa abụghị ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ ọ bụghịkwa ụbọchị izu ike.” Ma, nwaanyị ahụ sịrị: “Nsogbu adịghị.”