-
2 Ndị Eze 4:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Otú a ka o si gawa na nke onye nke ezi Chineke n’Ugwu Kamel. Ozugbo onye nke ezi Chineke hụrụ ya mgbe ọ ka nọ ebe dị anya, ọ gwara Gehezaị, bụ́ onye na-ejere ya ozi, sị: “Lee nwaanyị Shunem ka ọ na-abịa.
-