29 Ịlaịsha sịrị Gehezaị ozugbo ahụ: “Kesie ákwà gị ike n’úkwù,+ werekwa mkpara m gawa n’ụlọ nwaanyị a. Ọ bụrụ na ị hụ onye ọ bụla n’ụzọ, ekelela ya. Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ekelee gị, atụpụrụla ya ọnụ. Ị garuo, tụkwasị mkpara m n’ihu nwatakịrị nwoke ahụ.”