2 Ndị Eze 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Nne nwa ahụ asị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na agaghị m ahapụ gị.”+ Ihe a meziri ka o bilie soro ya gawa.
30 Nne nwa ahụ asị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na agaghị m ahapụ gị.”+ Ihe a meziri ka o bilie soro ya gawa.