2 Ndị Eze 4:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ nọkwa na-agagharị n’ụlọ ahụ, ya gaa ebe a, ya agaa ebe a. O sikwa n’àkwà ahụ bilie, gbatịakwa onwe ya ọzọ n’elu nwa ahụ, nwa ahụ ezee uzere ugboro asaa, meghee anya ya.+
35 Ọ nọkwa na-agagharị n’ụlọ ahụ, ya gaa ebe a, ya agaa ebe a. O sikwa n’àkwà ahụ bilie, gbatịakwa onwe ya ọzọ n’elu nwa ahụ, nwa ahụ ezee uzere ugboro asaa, meghee anya ya.+