2 Ndị Eze 4:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Mgbe Ịlaịsha laghachiri Gilgal, ụnwụ dị n’ala ahụ.+ Ka ụmụ ndị amụma+ nọ ọdụ n’ihu ya, ọ gwara onye na-ejere ya ozi,+ sị: “Sinye nnukwu ite n’ọkụ ma siere ụmụ ndị amụma ofe.”
38 Mgbe Ịlaịsha laghachiri Gilgal, ụnwụ dị n’ala ahụ.+ Ka ụmụ ndị amụma+ nọ ọdụ n’ihu ya, ọ gwara onye na-ejere ya ozi,+ sị: “Sinye nnukwu ite n’ọkụ ma siere ụmụ ndị amụma ofe.”