2 Ndị Eze 4:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ma, onye na-ejere ya ozi sịrị: “Ọ̀ bụ obere ihe a ka m ga-ebunye otu narị (100) ụmụ nwoke?”+ Ya asị ya: “Bunye ha ya ka ha rie, n’ihi na Jehova kwuru, sị, ‘Ha ga-eri ya rijuo afọ, ya afọkwa.’”+
43 Ma, onye na-ejere ya ozi sịrị: “Ọ̀ bụ obere ihe a ka m ga-ebunye otu narị (100) ụmụ nwoke?”+ Ya asị ya: “Bunye ha ya ka ha rie, n’ihi na Jehova kwuru, sị, ‘Ha ga-eri ya rijuo afọ, ya afọkwa.’”+