2 Ndị Eze 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Eze Siria asị Neeman: “Jikere ka ị gawa. M ga-enye gị akwụkwọ ozi ị ga-enye eze Izrel.” Ya emechaa gawa, were talent* ọlaọcha iri na puku mkpụrụ ọlaedo isii (6,000), chịrịkwa uwe ọhụrụ iri.
5 Eze Siria asị Neeman: “Jikere ka ị gawa. M ga-enye gị akwụkwọ ozi ị ga-enye eze Izrel.” Ya emechaa gawa, were talent* ọlaọcha iri na puku mkpụrụ ọlaedo isii (6,000), chịrịkwa uwe ọhụrụ iri.