-
2 Ndị Eze 5:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ndị na-ejere ya ozi bịara gwa ya, sị: “Nna anyị ukwu, a sị na ọ bụ oké ihe ka onye amụma ahụ gwara gị mee, ọ̀ bụ na ị gaghị eme ya? Ma, naanị ihe ọ sịrị gị mee bụ ịga mikpuo onwe gị na mmiri ka ị dị ọcha.”
-