2 Ndị Eze 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka Jehova gbaghara ohu gị mmehie a: Ọ bụrụ na onyenwe m eze agaa n’ụlọ* Rimọn ka ọ kpọọ isiala, ya adabere n’aka m, nke ga-eme ka m kpọọ isiala n’ụlọ Rimọn, biko, ka Jehova gbaghara ohu gị.” 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:18 Ụlọ Nche,8/1/2005, p. 9
18 Ka Jehova gbaghara ohu gị mmehie a: Ọ bụrụ na onyenwe m eze agaa n’ụlọ* Rimọn ka ọ kpọọ isiala, ya adabere n’aka m, nke ga-eme ka m kpọọ isiala n’ụlọ Rimọn, biko, ka Jehova gbaghara ohu gị.”