2 Ndị Eze 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ya asị: “Nsogbu adịghị. Nna m ukwu ziri m ka m gwa gị, sị, ‘Ụmụ okorobịa abụọ bịara na nke m ugbu a. Ha bụ ụmụ ndị amụma. Ha si n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Biko, nye m otu talent ọlaọcha na uwe ọhụrụ abụọ ka m nye ha.’”+
22 Ya asị: “Nsogbu adịghị. Nna m ukwu ziri m ka m gwa gị, sị, ‘Ụmụ okorobịa abụọ bịara na nke m ugbu a. Ha bụ ụmụ ndị amụma. Ha si n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Biko, nye m otu talent ọlaọcha na uwe ọhụrụ abụọ ka m nye ha.’”+