2 Ndị Eze 5:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ugbu a, ekpenta na-arịabu Neeman+ ga-arịawazi gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.” Ọ pụrụ ozugbo ahụ ghọọ onye ekpenta, na-acha ọcha ka snoo.+
27 Ugbu a, ekpenta na-arịabu Neeman+ ga-arịawazi gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.” Ọ pụrụ ozugbo ahụ ghọọ onye ekpenta, na-acha ọcha ka snoo.+