-
2 Ndị Eze 6:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe onye na-ejere onye nke ezi Chineke ozi biliri n’isi ụtụtụ pụta n’èzí, ọ hụrụ ìgwè ndị agha ji ịnyịnya na ụgbọ agha gbaa obodo ahụ gburugburu. Ya asị Ịlaịsha ozugbo: “Ewoo, nna m ukwu! Gịnị ka anyị ga-eme?”
-