2 Ndị Eze 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka oge na-aga, Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile, ha agaa nọchibido Sameria.+