2 Ndị Eze 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Oké ụnwụ+ mechara daa na Sameria. Ndị Siria nọchibidokwara ya ruo mgbe otu isi jakị+ dara mkpụrụ ego ọlaọcha iri asatọ, otu ụzọ n’ụzọ anọ kab* nsị nduru adaakwa mkpụrụ ego ọlaọcha ise. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:25 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885
25 Oké ụnwụ+ mechara daa na Sameria. Ndị Siria nọchibidokwara ya ruo mgbe otu isi jakị+ dara mkpụrụ ego ọlaọcha iri asatọ, otu ụzọ n’ụzọ anọ kab* nsị nduru adaakwa mkpụrụ ego ọlaọcha ise.