2 Ndị Eze 6:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ozugbo eze nụrụ ihe nwaanyị ahụ kwuru, ọ dọwara uwe ya.+ Ka ọ na-agakwa n’elu mgbidi ahụ, ndị mmadụ hụrụ na ihe o yi n’ime bụ ákwà iru uju.
30 Ozugbo eze nụrụ ihe nwaanyị ahụ kwuru, ọ dọwara uwe ya.+ Ka ọ na-agakwa n’elu mgbidi ahụ, ndị mmadụ hụrụ na ihe o yi n’ime bụ ákwà iru uju.