-
2 Ndị Eze 6:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Mgbe ya na ha ka nọ na-ekwu okwu, onye ozi ahụ bịakwutere ya. Eze bịakwara, sị: “Ọdachi a si n’aka Jehova. Gịnị mere m ga-eji ka na-eche ka Jehova nyere anyị aka?”
-