2 Ndị Eze 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Osote onyeisi ndị agha, onye eze tụkwasịrị obi, gwara onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee eluigwe, nri ezowe ka mmiri, ihe a ò nwere ike ime eme?”+ Ịlaịsha asị ya: “Ị ga-eji anya gị hụ ya,+ ma ị gaghị eri ya.”+
2 Osote onyeisi ndị agha, onye eze tụkwasịrị obi, gwara onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee eluigwe, nri ezowe ka mmiri, ihe a ò nwere ike ime eme?”+ Ịlaịsha asị ya: “Ị ga-eji anya gị hụ ya,+ ma ị gaghị eri ya.”+