4 Ọ bụrụ na anyị asị, ‘Ka anyị banye n’ime obodo,’ ebe ọ bụ na ụnwụ dị ebe ahụ,+ anyị ga-anwụ ebe ahụ. Ọ bụrụkwa na anyị anọrọ ebe a, anyị ga-anwụkwa. Ka anyị gaanụ ebe ndị agha Siria mara ụlọikwuu. Ọ bụrụ na ha ahapụ anyị ndụ, anyị adịrị ndụ. Ma ọ bụrụ na ha egbuo anyị, anyị anwụọnụ.”