2 Ndị Eze 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, na ụda ìgwè ndị agha,+ ha asị ibe ha: “Eze Izrel agaala goo ndị eze ndị Het na ndị eze Ijipt ka ha bịa lụso anyị agha!”
6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, na ụda ìgwè ndị agha,+ ha asị ibe ha: “Eze Izrel agaala goo ndị eze ndị Het na ndị eze Ijipt ka ha bịa lụso anyị agha!”